Kaycee Madu na ezi n’ulo ya
Nwa afor ala igbo, Mazi Kelechi Madu abanyela n’oche minister n’afu maka ikpe ziri ezi and iwu obodo (Minister of Justice and solocitor General of Alberta province) n’ime obodo Canada.
Mazi Kelechi Madu, onye Okrika Ahiazu Mbaise nime obodo Imo State ga buru akwukwo mahadum di na Lagos ‘University of Lagos’ ebe o muru ibu oka ikpe ikpe (Lawyer).
O hapuru obodo Nigeria wee gafere obodo oyibo Canada n’afo 2005 kpokoro ezi na ulo ya.
N’ubochi 30 April na afo 2019, ahoro Mazi Kaycee tinye ya n’oche ka oburu minister na afukorita maka ihe na emegasi n’ime obodo nke bu okwa o no na ya rue mgbe ejiri mee ya minister na afukorita make ikpe ziri ezi and iwu obodo.